Aịzaya 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụkwa n’ugwu a ka ọ ga-eloda ihu ihe mkpuchi nke kpuchiri ndị niile,+ na ákwà a kpara akpa nke kpuchiri mba niile.
7 Ọ bụkwa n’ugwu a ka ọ ga-eloda ihu ihe mkpuchi nke kpuchiri ndị niile,+ na ákwà a kpara akpa nke kpuchiri mba niile.