Abụ Ọma 119:99 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 99 Enwewo m nghọta karịa ndị nkụzi m niile,+N’ihi na m na-atụgharị uche n’ihe ncheta gị.+ Matiu 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe Jizọs kwusịrị okwu ndị a, otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ ahụ anya;+ Mak 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú o si ezi ihe wee ju ha anya,+ n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe n’ebe ahụ dị ka onye nwere ikike, ọ bụghịkwa dị ka ndị odeakwụkwọ.+ Jọn 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+
22 Otú o si ezi ihe wee ju ha anya,+ n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe n’ebe ahụ dị ka onye nwere ikike, ọ bụghịkwa dị ka ndị odeakwụkwọ.+
15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+