Matiu 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’oge ahụ, Herọd, bụ́ onye na-achị ógbè ahụ, nụrụ akụkọ banyere Jizọs+ Luk 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 mgbe ọ chọpụtara na o si n’ógbè Herọd na-achị, o zigaara ya Herọd,+ bụ́ onye nọkwa na Jeruselem n’ụbọchị ndị a.
7 mgbe ọ chọpụtara na o si n’ógbè Herọd na-achị, o zigaara ya Herọd,+ bụ́ onye nọkwa na Jeruselem n’ụbọchị ndị a.