Matiu 26:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Keyafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, n’ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+ Jọn 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha wee buru ụzọ dugara ya Anas; n’ihi na ọ bụ nna nwunye Keyafas, bụ́ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+ Jọn 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka o bu agbụ e kere ya, Anas nyere iwu ka a kpụrụ ya kpụgara Keyafas bụ́ nnukwu onye nchụàjà.+ Ọrụ Ndịozi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 (Ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Keyafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà ahụ).
57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Keyafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, n’ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+
13 ha wee buru ụzọ dugara ya Anas; n’ihi na ọ bụ nna nwunye Keyafas, bụ́ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+
6 (Ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Keyafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà ahụ).