Matiu 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na Herọd jidere Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias nwunye Filip nwanne ya.+
3 N’ihi na Herọd jidere Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias nwunye Filip nwanne ya.+