1 Ihe E Mere 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ram mụrụ Aminadab.+ Aminadab amụọ Nashọn+ bụ́ onyeisi ụmụ Juda.