Levitikọs 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+ Matiu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa+ ka Ekwensu nwaa ya ọnwụnwa.+ Mak 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozugbo ahụ, mmụọ nsọ kpaliri ya ịbanye n’ala ịkpa.+
21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+