Mkpughe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anụ ọhịa ahụ m hụrụ dịkwa ka agụ owuru,+ ma ụkwụ ya dị ka nke anụ ọhịa bea,+ ọnụ ya dịkwa ka ọnụ ọdụm.+ Dragọn+ ahụ wee nye anụ ọhịa ahụ ike ya na ocheeze ya na ikike dị ukwuu.+
2 Anụ ọhịa ahụ m hụrụ dịkwa ka agụ owuru,+ ma ụkwụ ya dị ka nke anụ ọhịa bea,+ ọnụ ya dịkwa ka ọnụ ọdụm.+ Dragọn+ ahụ wee nye anụ ọhịa ahụ ike ya na ocheeze ya na ikike dị ukwuu.+