Aịzaya 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị ahịhịa amị a zọturu azọtu ọ ga-agbaji;+ ọ gaghịkwa emenyụ owu oriọna nke na-achọ ịnyụ anyụ. Ọ ga-eweta ikpe ziri ezi n’eziokwu.+ Matiu 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dịghị ahịhịa amị e chihịara echihịa ọ ga-egwepịa, ọ dịghịkwa owu oriọna na-achọ ịnyụ anyụ ọ ga-emenyụ,+ ruo mgbe ọ ga-eme ka ikpe ziri ezi+ nwee mmeri.
3 Ọ dịghị ahịhịa amị a zọturu azọtu ọ ga-agbaji;+ ọ gaghịkwa emenyụ owu oriọna nke na-achọ ịnyụ anyụ. Ọ ga-eweta ikpe ziri ezi n’eziokwu.+
20 Ọ dịghị ahịhịa amị e chihịara echihịa ọ ga-egwepịa, ọ dịghịkwa owu oriọna na-achọ ịnyụ anyụ ọ ga-emenyụ,+ ruo mgbe ọ ga-eme ka ikpe ziri ezi+ nwee mmeri.