Jọn 8:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ya mere, ha tụtụụrụ nkume ka ha tụọ ya;+ ma Jizọs zoro wee pụọ n’ụlọ nsọ ahụ. Jọn 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, ha nwara ọzọ ijide ya;+ ma ọ gbanahụrụ ha.+