Matiu 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee bitụ ya aka n’aka,+ ahụ́ ọkụ ahụ wee hapụ ya, o wee bilie malite ijere ya ozi.+ Mak 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ọ gakwuuru ya, o jidere ya n’aka wee selite ya; ahụ́ ọkụ ahụ hapụkwara ya,+ o wee malite ijere ha ozi.+
31 Mgbe ọ gakwuuru ya, o jidere ya n’aka wee selite ya; ahụ́ ọkụ ahụ hapụkwara ya,+ o wee malite ijere ha ozi.+