Matiu 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+ Mak 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna mgbe ọ bụla ndị mmụọ na-adịghị ọcha+ hụrụ ya, ha na-ada n’ala n’ihu ya, tie mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke.”+
29 Ma, lee! ha tiri mkpu, sị: “Ọkpara Chineke, gịnị jikọrọ anyị na gị?+ Ị̀ bịara ebe a imekpa anyị ahụ́+ tupu oge a kara aka eruo?”+
11 Ọbụna mgbe ọ bụla ndị mmụọ na-adịghị ọcha+ hụrụ ya, ha na-ada n’ala n’ihu ya, tie mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke.”+