Malakaị 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka obi ndị bụ́ nna chigharịkwuru ụmụ ha, meekwa ka obi ụmụ chigharịkwuru nna ha; ka m ghara ịbịa tie ụwa ihe otiti wee bibie ya.”+ (Ebe a ka nsụgharị Akwụkwọ Nsọ Hibru na Arameik gwụrụ. Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst ga-esochi ya.)
6 Ọ ga-eme ka obi ndị bụ́ nna chigharịkwuru ụmụ ha, meekwa ka obi ụmụ chigharịkwuru nna ha; ka m ghara ịbịa tie ụwa ihe otiti wee bibie ya.”+ (Ebe a ka nsụgharị Akwụkwọ Nsọ Hibru na Arameik gwụrụ. Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst ga-esochi ya.)