Matiu 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ha: “Soronụ m, m ga-eme unu ndị na-akụta mmadụ.”+ Mak 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, Jizọs sịrị ha: “Soronụ m, m ga-eme ka unu ghọọ ndị na-akụta mmadụ.”+