Aịzaya 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+
3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+