Matiu 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, lee! ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ kwuru n’obi ha, sị: “Onye a na-ekwulu Chineke.”+ Mak 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Gịnị mere nwoke a ji na-ekwu okwu otú a? Ọ na-ekwulu Chineke. Ònye pụrụ ịgbaghara mmehie ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke?”+
7 “Gịnị mere nwoke a ji na-ekwu okwu otú a? Ọ na-ekwulu Chineke. Ònye pụrụ ịgbaghara mmehie ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke?”+