Matiu 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+ Mak 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ nke ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịsị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+ Luk 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+
11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ nke ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịsị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+