Jems 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, bịanụ, unu ndị ọgaranya,+ kwaanụ ákwá, tienụ mkpu ákwá n’ihi nhụsianya ndị na-adakwasị unu.+
5 Ugbu a, bịanụ, unu ndị ọgaranya,+ kwaanụ ákwá, tienụ mkpu ákwá n’ihi nhụsianya ndị na-adakwasị unu.+