Ilu 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nwere ike ịnọ n’ihe mgbu ọbụna mgbe a na-achị ọchị;+ iru uju bụkwa njedebe nke ịṅụrị ọṅụ.+