Jenesis 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ.
11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ.