Matiu 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma mgbe Jọn nọ n’ụlọ mkpọrọ nụ+ banyere ọrụ dị iche iche Kraịst na-arụ, o zipụrụ ndị na-eso ụzọ ya Jọn 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi ya, ha bịakwutere Jọn wee sị ya: “Rabaị, nwoke ahụ gị na ya nọ n’ofe Jọdan, onye ị gbara àmà banyere ya,+ lee, ọ na-eme baptizim, mmadụ niile na-agakwurukwa ya.”+
26 N’ihi ya, ha bịakwutere Jọn wee sị ya: “Rabaị, nwoke ahụ gị na ya nọ n’ofe Jọdan, onye ị gbara àmà banyere ya,+ lee, ọ na-eme baptizim, mmadụ niile na-agakwurukwa ya.”+