Aịzaya 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e kwuru n’akwụkwọ a,+ ọbụna anya ndị ìsì ga-ahụ ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+ Aịzaya 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+ a ga-emeghekwa ntị nke ndị ntị chiri.+ Aịzaya 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+
18 N’ụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e kwuru n’akwụkwọ a,+ ọbụna anya ndị ìsì ga-ahụ ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+
7 ka i meghee anya kpuru ìsì,+ ka ị kpọpụta ndị mkpọrọ n’ụlọ mkpọrọ,+ meekwa ka ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị si n’ụlọ mkpọrọ pụta.+