Matiu 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara n’ala ịkpa ịhụ?+ Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+
7 Mgbe ha lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara n’ala ịkpa ịhụ?+ Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+