Aịzaya 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+ Matiu 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! Mụ onwe m na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa!’+ Luk 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ọ ga-eme ka ọtụtụ ụmụ Izrel chigharịkwuru Jehova+ bụ́ Chineke ha. Jọn 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+
3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+
10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị, ‘Lee! Mụ onwe m na-ezipụ onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị tupu gị abịa!’+
23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+