Matiu 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ndị na-eso ụzọ ya bịara wee sị ya: “Gịnị mere i ji jiri ihe atụ na-agwa ha okwu?”+ Mak 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma mgbe ọ nọ naanị ya, ndị nọ ya gburugburu, tinyere mmadụ iri na abụọ ahụ, malitere ịjụ ya ajụjụ banyere ihe atụ ndị ahụ.+
10 Ma mgbe ọ nọ naanị ya, ndị nọ ya gburugburu, tinyere mmadụ iri na abụọ ahụ, malitere ịjụ ya ajụjụ banyere ihe atụ ndị ahụ.+