Jems 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye na-anụ okwu Chineke, ma ọ bụghị onye na-eme ya,+ onye a dị ka onye na-ekiri ihu ya n’enyo.
23 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye na-anụ okwu Chineke, ma ọ bụghị onye na-eme ya,+ onye a dị ka onye na-ekiri ihu ya n’enyo.