Ọnụ Ọgụgụ 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 À ga-egburu ha ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi, ka o wee zuoro ha?+ Ka à ga-egbutere ha azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ka o wee zuoro ha?” Abụ Ọma 78:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ikwu okwu megide Chineke.+Ha sịrị: “Chineke ò nwere ike inye anyị ihe oriri* n’ala ịkpa a?”+
22 À ga-egburu ha ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi, ka o wee zuoro ha?+ Ka à ga-egbutere ha azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ka o wee zuoro ha?”
19 Ha wee malite ikwu okwu megide Chineke.+Ha sịrị: “Chineke ò nwere ike inye anyị ihe oriri* n’ala ịkpa a?”+