Matiu 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma onye kasị ukwuu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi.+ Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.