Luk 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ ya ihe ha mere.+ O wee kpọrọ ha pụọ ma gaa n’ebe ha ga-anọ naanị ha+ n’ime obodo a na-akpọ Betseida.
10 Mgbe ndịozi ahụ lọtara, ha kọọrọ ya ihe ha mere.+ O wee kpọrọ ha pụọ ma gaa n’ebe ha ga-anọ naanị ha+ n’ime obodo a na-akpọ Betseida.