Luk 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+
33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+