Jona 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Matiu 12:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+
17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+
39 Ọ zara ha, sị: “Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko*+ na-achọ ihe ịrịba ama, ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama nke Jona onye amụma.+