Luk 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Reenụ+ ihe unu nwere ma were ya nye onyinye ebere.+ Meerenụ onwe unu obere akpa ego ndị na-adịghị aka aka, bụ́ akụ̀ nke na-adịghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-adịghị eru nso, ebe nla na-adịghịkwa erichapụ. Ọrụ Ndịozi 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ hụrụ ka Pita na Jọn na-achọ ịbanye n’ụlọ nsọ ahụ, ọ malitere ịrịọ ka ha nye ya onyinye ebere.+
33 Reenụ+ ihe unu nwere ma were ya nye onyinye ebere.+ Meerenụ onwe unu obere akpa ego ndị na-adịghị aka aka, bụ́ akụ̀ nke na-adịghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-adịghị eru nso, ebe nla na-adịghịkwa erichapụ.
3 Mgbe ọ hụrụ ka Pita na Jọn na-achọ ịbanye n’ụlọ nsọ ahụ, ọ malitere ịrịọ ka ha nye ya onyinye ebere.+