Matiu 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ha: “Ghewenụ anya unu oghe, lezienụ anya maka ihe iko achịcha nke ndị Farisii na ndị Sadusii.”+ Mak 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee malite inye ha iwu n’ụzọ doro anya, sị: “Ghewenụ anya unu oghe, lezienụ anya maka ihe iko achịcha nke ndị Farisii nakwa maka ihe iko achịcha nke Herọd.”+
6 Jizọs wee sị ha: “Ghewenụ anya unu oghe, lezienụ anya maka ihe iko achịcha nke ndị Farisii na ndị Sadusii.”+
15 O wee malite inye ha iwu n’ụzọ doro anya, sị: “Ghewenụ anya unu oghe, lezienụ anya maka ihe iko achịcha nke ndị Farisii nakwa maka ihe iko achịcha nke Herọd.”+