Ọpụpụ 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, gawa, mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị, m ga-akụziri gị ihe ị ga-ekwu.”+ Ọrụ Ndịozi 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, amamihe+ na mmụọ o ji na-ekwu okwu karịrị ha.+ 1 Pita 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 na-atụkwasịnụ ya nchegbu unu niile,+ n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.+