Mkpughe 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! Eguzo m n’ọnụ ụzọ+ ma na-akụ aka. Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ olu m ma meghee ụzọ,+ m ga-abata n’ụlọ ya ma soro ya rie nri anyasị, ọ ga-esokwa m rie nri.
20 Lee! Eguzo m n’ọnụ ụzọ+ ma na-akụ aka. Ọ bụrụ na onye ọ bụla anụ olu m ma meghee ụzọ,+ m ga-abata n’ụlọ ya ma soro ya rie nri anyasị, ọ ga-esokwa m rie nri.