Matiu 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Unu echela na m bịara iweta udo n’elu ụwa; abịara m iweta, ọ bụghị udo,+ kama mma agha.