Matiu 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ụtụtụ, unu na-asịkwa, ‘Taa, mmiri ga-eruju n’ígwé, oyi ga-adịkwa, n’ihi na elu na-acha ọbara ọbara, ma gbaa ọchịchịrị.’ Unu maara otú e si akọwa ihu ígwé, ma unu apụghị ịkọwa ihe ịrịba ama nke oge ndị a.]*+ Luk 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+
3 n’ụtụtụ, unu na-asịkwa, ‘Taa, mmiri ga-eruju n’ígwé, oyi ga-adịkwa, n’ihi na elu na-acha ọbara ọbara, ma gbaa ọchịchịrị.’ Unu maara otú e si akọwa ihu ígwé, ma unu apụghị ịkọwa ihe ịrịba ama nke oge ndị a.]*+
42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+