Ilu 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+ Matiu 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.
8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+
25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.