Matiu 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+ Matiu 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ihe ahụ, o juru ha anya nke ukwuu, ha wee sị: “Ònyezi ka a pụrụ ịzọpụta?”+
14 ma ọnụ ụzọ ámá nke na-eduba ná ndụ dị warara, okporo ụzọ ya dịkwa mkpagide, ndị na-achọta ya dịkwa ole na ole.+
25 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya nụrụ ihe ahụ, o juru ha anya nke ukwuu, ha wee sị: “Ònyezi ka a pụrụ ịzọpụta?”+