Matiu 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Pita wee sị ya: “Lee! Anyị ahapụwo ihe niile, soro gị; gịnịkwanụ ka anyị ga-enweta?”+ Luk 9:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Jizọs sịrị ya: “Ọ dịghị onye ọ bụla nke jidere aka n’ọ́gụ̀+ ma na-ele anya n’ihe ndị dị n’azụ+ nke kwesịrị nnọọ ekwesị maka alaeze Chineke.” Ndị Filipaị 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma, ihe ndị bụụrụ m uru, m weere ha dị ka ihe na-abaghị uru n’ihi Kraịst.+
62 Jizọs sịrị ya: “Ọ dịghị onye ọ bụla nke jidere aka n’ọ́gụ̀+ ma na-ele anya n’ihe ndị dị n’azụ+ nke kwesịrị nnọọ ekwesị maka alaeze Chineke.”