Jọn 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”
10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”