Matiu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+ Jọn 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”
11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+
13 ha chịịrị igu nkwụ+ gaa izute ya. Ha wee malite iti mkpu,+ sị: “Biko, zọpụta ya!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ,+ bụ́ eze+ Izrel!”