Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka onye ọ bụla nke kwere na ya wee nwee ndụ ebighị ebi.+ Jọn 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+ 1 Pita 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ebe unu ga-enweta ihe okwukwe unu ga-arụpụta, bụ́ nzọpụta nke mkpụrụ obi unu.+ 1 Jọn 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M na-edetara unu ihe ndị a ka unu wee mara na unu nwere ndụ ebighị ebi,+ unu ndị nwere okwukwe n’aha Ọkpara Chineke.+
24 N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Onye na-anụ okwu m ma kwere n’onye ahụ nke zitere m nwere ndụ ebighị ebi,+ ọ dịghịkwa aba n’ikpe kama o siwo n’ọnwụ gafere ná ndụ.+
13 M na-edetara unu ihe ndị a ka unu wee mara na unu nwere ndụ ebighị ebi,+ unu ndị nwere okwukwe n’aha Ọkpara Chineke.+