Luk 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma e mechiri anya ha ka ha ghara ịmata onye ọ bụ.+ Jọn 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, ọ tụgharịrị wee hụ Jizọs ka o guzo, ma ọ ghọtaghị na ọ bụ Jizọs.+