Ọrụ Ndịozi 10:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ọ bụghị nye mmadụ niile, kama nye ndị àmà Chineke+ họpụtara tupu oge eruo, nye anyị, bụ́ ndị anyị na ya riri ma ṅụọ+ mgbe o bilitesịrị ná ndị nwụrụ anwụ.
41 ọ bụghị nye mmadụ niile, kama nye ndị àmà Chineke+ họpụtara tupu oge eruo, nye anyị, bụ́ ndị anyị na ya riri ma ṅụọ+ mgbe o bilitesịrị ná ndị nwụrụ anwụ.