Ọrụ Ndịozi 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 o wee bịakwute anyị ma chịrị ájị̀ Pọl, kee onwe ya agbụ, ụkwụ na aka, sị: “Mmụọ nsọ kwuru, sị, ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ+ na Jeruselem ma nyefee+ ya n’aka ndị mba ọzọ.’”
11 o wee bịakwute anyị ma chịrị ájị̀ Pọl, kee onwe ya agbụ, ụkwụ na aka, sị: “Mmụọ nsọ kwuru, sị, ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ+ na Jeruselem ma nyefee+ ya n’aka ndị mba ọzọ.’”