Aịzaya 53:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya, ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu, ọ dịghịkwa ebube;+ mgbe anyị ga-ahụ ya, ọ gaghị adị otú ga-eme ka anyị chọsie ya ike.+ Jọn 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bịara n’obodo a mụrụ ya, ma ndị nke ya anabataghị ya.+ Jọn 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ihe anyị maara ka anyị na-ekwu, ihe anyị hụkwara ka anyị na-agba àmà ya,+ ma unu adịghị anabata àmà anyị na-agba.+
2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya, ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu, ọ dịghịkwa ebube;+ mgbe anyị ga-ahụ ya, ọ gaghị adị otú ga-eme ka anyị chọsie ya ike.+
11 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Ihe anyị maara ka anyị na-ekwu, ihe anyị hụkwara ka anyị na-agba àmà ya,+ ma unu adịghị anabata àmà anyị na-agba.+