Jọn 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya nke ukwuu,+ na-egosikwa ya ihe niile ya onwe ya na-eme, ọ ga-egosikwa ya ọrụ ndị ka ndị a ukwuu, ka o wee ju unu anya.+ Jọn 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Dị nnọọ ka Nna m hụrụ m n’anya,+ mụ onwe m ahụkwa unu n’anya, nọgidenụ n’ịhụnanya m.
20 N’ihi na Nna m hụrụ Ọkpara ya n’anya nke ukwuu,+ na-egosikwa ya ihe niile ya onwe ya na-eme, ọ ga-egosikwa ya ọrụ ndị ka ndị a ukwuu, ka o wee ju unu anya.+