Jọn 6:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jizọs sịrị ha: “Abụ m achịcha na-enye ndụ. Onye na-abịakwute m, agụụ agaghị agụ ya ma ọlị, onye nwekwara okwukwe n’ebe m nọ, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị.+ Jọn 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ,+ dị nnọọ ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, ‘Mmiri nke na-enye ndụ ga-esi n’ime ya na-asọpụta.’”+
35 Jizọs sịrị ha: “Abụ m achịcha na-enye ndụ. Onye na-abịakwute m, agụụ agaghị agụ ya ma ọlị, onye nwekwara okwukwe n’ebe m nọ, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị.+
38 Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ,+ dị nnọọ ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, ‘Mmiri nke na-enye ndụ ga-esi n’ime ya na-asọpụta.’”+