Matiu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Dị nnọọ ka okwukwe gị si dị, ya si otú ahụ meere gị.”+ E wee gwọọ nwoke ahụ na-ejere ya ozi n’awa ahụ.
13 Jizọs wee sị onyeisi ndị agha ahụ: “Lawa. Dị nnọọ ka okwukwe gị si dị, ya si otú ahụ meere gị.”+ E wee gwọọ nwoke ahụ na-ejere ya ozi n’awa ahụ.